3. Otu onye tuo izu, o gbue ochu. (Knowledge is never complete: two heads are better than one).
4. Ihe ehi hụrụ gbalaba oso ka okuku huru na-atụ onu (Fools rush in where angels fear to tread).
5. E lewe ukwu Egbue ewu. (A buxom waist that makes her man (husband) kill a goat for her when he looks at it).
6. Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya. (Where one falls is where his god pushed him down).
7. Ihe di woro ogori azuala na ahia. (What was secret is revealed in the market place).
8. Ewu nwuru n'oba ji abughi agu gburu ya. (A goat that dies in a barn was never killed by hunger).
9. A ma ka mmiri si were baa n'opi ugboguru? (Who knows how water entered into the stalk of the pumpkin?)
10. A chuo aja ma a hughi udele, a mara na ihe mere be ndimmuo. (If the vulture fails to hover at the end of a sacrifice, then you know that something happened in the land of spirits).
11. Si kele onye nti chiri; enu anughi, ala anu. (Salute the deaf; if the heavens don't hear, the earth will hear).
12. Nwunye awo si na di atoka uto, ya jiri nuta nke ya kworo ya n'azu. (The female toad said that husband is so sweet that when she got married, she carried her husband permanently on the back).
13. Ugo chara acha adi(ghi) echu echu. (A mature eagle feather will ever remain pure).
14. Onyeubiam adi(ghi) aza "Omeokachie." (An indigent does not take the title of "Omeokachie" (i.e. one who completes whatever he puts his hand to).
15. Eze mbe si na olu oha di mma, mana oriri oha na-aka ahu. (The tortoise said that many hands at work is enjoyable, but many mouths to feed can be embarrassing).
16. Eze mbe si na ihe ya ji-achiri ihe egwu ya aga njem bu maka ya ezu ndiegwu. (The tortoise said that it always travels with its musical instrument in case it meets other musicians).
17. Nwaanyi muta ite ofe mmiri mmiri, di ya amuta ipi utara aka were suru ofe. (If a woman decides to make the soup watery, the husband will learn to dent the Garri before dipping it into the soup).
18. O na-abu a si nwata wuba ahu, o saba afo ya. (Tell a child to wash his body, he washes his stomach).
19. Akwukwo juru n'ohia, ma a baa a choba okazi. (There are various leaves in the bush, but people go in to look for okazi leaves).
20. Agwo emeghi nke o jiri buru agwo, umuaka achiri ya hie nku. (If a snake fails to show its venom, little kids will use it in tying firewood).
21. Ukpala gbabara n'ikpo okuko na-ala ala mmuo. (The grasshopper that runs into the mist of fowls ends up in the land of spirits).
22. Onye a kporo apari, o na-ehi n'amanna ya, abughi apari. (A presumed fool who sleeps in his father's house is not a fool).
23. Ndi na-eje mposi abali na-ahu ukpana ndi mmuo. (Those who defecate at night see the ghost grasshopper).
24. Nwata bunie nna ya enu, akpaamu ya ayochie ya anya. (If a child lifts his father, his scrotum will blindfold him).
25. Onye hapu onu ya, uguru arachaa ya. (If one fails to lick his lips, the harmattan will do it).
26. Okuko si na ihe ya ji-ele anya n'enu ma ya na añu mmiri bu na ihe na-egbu si n'igwe abia. (The chicken says it looks up when drinking water because what kills it comes from the sky).
27. Ijiji na-enweghi onye ndumodu na-eso ozu ala n'inyi. (A fly that has no counselor follows the corpse to the grave).
28. "Nwunye anyi, nwunye anyi": ka ndeli bia ka anyi mara onye o bu nwunye ya. ("Our wife, our wife": come midnight and we will know whose wife she really is).
29. Ula towa uto, ekwowe ya ekwowe. (When sleep becomes enjoyable, we snore).
30. O bialu be onye abiagbuna ya, mgbe o ga-ala mkpumkpu apukwana ya n'azu. (May one's visitor not constitute a problem, so that on his departure he will not leave with a hunchback).
31. Nwa ovu na-eto, o di ka o ga-aka nne ya. (When the baby wren is growing, it looks like it would be bigger than its mother).
32. Okuko na-arogoro ite onu, chetekwe mma gburu ya. (The chicken frowns at the cooking pot, ignoring the knife that killed it).
33. Ihe ka-nte bata n'onu nte, nte etefu. (When something greater than the pigmy cricket enters its hole, it takes off).
34. Uzu na-amaghi akpu ogene lee egbe anya n'odu. (The blacksmith who does know how to forge a metal gong should look at the tail of a kite).
35. Oke oshimmiri anokataghi rie onye obula nke o na-ahughi ukwu ya anya. (The ocean never swallows a person with whose leg it does not come in contact).
36. Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe ya n'oso. (He who walks before his godly guardian does the race of his life).
37. Okuko nyuo ahu, ana achuwa ya oso. (When the fowl farts, the ground becomes a nuisance).
38. Okwulu anaghi amiri ote ofe. (A master chef is not blessed with a good harvest of okra).
39. Mmiri riri enyi ka mbe huru na-awa ogodo: o ga-efe mmiri a efe ka o ga
-awu ya awu? (The tortoise gears up to besides a river that swallowed an elephant: is it going to fly over this river or just jump over?)
40. Ohia woro gi nku, sere gi onu. (The forest that denies you firewood has massaged your neck).
41. O bia mgbe Alio Ene gburu atu, ya biakwa ma atu zogbuo Alio Ene. (He who calls whenever Elder Ene kills a deer, let him call if the deer kicks the living daylight out of Elder Ene).
42. O bulu na i taa m aru n'ike, ma i zeghi nshi; mu taa gi aru n'isi, agaghi m ezere uvulu. (If you bite me on the butt, despite the danger of sinking your teeth into fecal matter, then if I bite you on the head, I will disregard the danger of sinking my teeth into cerebral matter).
43. Okuko mmanya na-egbu ahubegh i mmanwulu ara na-ayi. (A drunken fowl has not met a mad fox).
44. Nwaanyi anaghi-eji na nwunyedi ya kwere ya ekene nke oma kpowa ya
ogo. (A woman does not regard her sister-wife as sister-in-law just because she (her husband's other wife) accepted her greeting gracefully).
45. Onye si na ya anaghi ata anu nkita, ya arakwala mmiri ofe ya. (He who abhors dog meat should not eat dog-meat soup).
46. A tuoro omara, o mara, a tuoro ofeke, o fenye ishi n'ohia. (If you tell a wise one, he understands; tell a dunce, he runs into the bush).
47. Otu mkp ụr ụ akw ụ adịghị efu n’ọkụ. (The fewer things we have the more careful we are about them).
48. Ihere adịghị eme onye ara ka ọ na-eme ụmụ-nna ya. (Relations are concerned most with a person’s behavior).
49. Otu onye tụọ izu, o gbue ọchụ. (Knowledge is never complete: two heads are better than one).
50. Oge adịghị eche mmadụ. (Time and tide wait for nobody).
51. Kpo ahịhịa ka obere otu ụkpa. (A stitch in time saves nine).
52. Chọọ ewu ojii ka chi dị. (Make hay while the sun shines).
53. Eze mbe si na nsogbu bu nke ya, ya jiri kworo ya n’azu (One should try and shoulder one’s own burden).
54. Nwaanyi muta ite ofe mmiri mmiri, di ya amuta ipi utara aka were suru ofe. (one should learn to change tactics to suit a situation).
55. Onwu egbuchughi ji e jiri chu aja, e mesie o pue ome. (Things will eventually improve despite the present difficulties).
56. Eze mbe si na e jighi ehi kwa nne ya di na nso, mana a si ya wete na ya enweghi. (Emphasizing the importance of the necessity of an object even though one cannot afford it).
57. Eze mbe si na nsogbu bu nke ya, ya jiri kworo ya n'azu (One should try and shoulder one's own burden).
58. Eze mbe si na olu oha di mma, mana oriri oha na-aka ahu. (A warning that it is not easy to feed the multitude).
59. Eze mbe si na ihe ya ji-achiri ihe egwu ya aga njem bu maka ya ezu ndiegwu (Stressing a state of maintaining a state of preparedness).
60. Nwaanyi muta ite ofe mmiri mmiri, di ya amuta ipi utara aka were suru ofe. (One should learn to change tactics to suit a situation).
61. O na-abu a si nwata wuba ahu, o saba afo ya. (Tell a child to wash his body, he washes his stomach).
62. Agwo emeghi nke o jiri buru agwo, umuaka achiri ya hie nku. (If a snake fails to show its venom, little kids will use it in tying firewood).
63. Akwukwo juru n'ohia, ma a baa a choba okazi. (There are various leaves in the bush, but people go in to look for okazi leaves.)
64. Ekpere niile bere n'Amen. (All prayers end in Amen).
65. Onwu egbuchughi ji e jiri chu aja, e mesie o pue ome. (If the yam used in sacrifice does not die prematurely, it will eventually germinate).
66. O te aka o di njo, emesie o ga-adi mma. (Things will eventually improve despite the present difficulties).
67. Aka a na-ana dike bu itube ya (abuba) ugo. (Appropriate handshake for the valiant is to cap him with an eagle (feather).
68. Azu na-eloghi ibe ya adighi ebu. (A fish that does not swallow other fishes does not grow fat).
69. Isi kotara ebu ka ebu na-agba. (It is the head that disturbs the wasp that the wasp stings).
70. E tie dike n'ala, a nu uzu ya. (Knock a valiant man on the ground and the shouts will be tremendous).
71. O bu mmuo ndi na-efe na-egbu ha. (It is the deity that people worship that kills them).
72. O na-abu akota ihe ka ubi, e lee oba. (Whilst farming, if one encounters what is bigger than the farm, one sells the barn).
73. E gbuo dike n'ogu uno, e ruo n'ogu agu e lote ya. (Kill a warrior during skirmishes at home, you will remember him when fighting enemies).
74. Ewu nwuru n'oba ji abughi agu gburu ya. (A goat that dies in a barn was not killed by hunger).
75. A ma ka mmiri si were baa n'opi ugboguru? (Who knows how water entered into the stalk of the pumpkin?)
76. A chuo aja ma a hughi udele, a mara na ihe mere be ndimmuo. (If the vulture fails to hover at the end of a sacrifice, then you know that something happened in the land of spirits).
77. Si kele onye nti chiri; enu anughi, ala anu. (Salute the deaf; if the heavens don't hear, the earth will hear).
78. Nwunye awo si na di atoka uto, ya jiri nuta nke ya kworo ya n'azu. (The female toad said that husband is so sweet that when she got married, she carried her husband permanently on the back).
79. Ugo chara acha adi(ghi) echu echu (A mature eagle feather will ever remain pure).
80. Onyeubiam adi(ghi) aza "Omeokachie." (An indigent does not take the title of "Omeokachie")